Eprel 14-20

ILU 9

Eprel 14-20

Abụ nke 56 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Bụrụ Onye Ma Ihe, Abụla Onye Na-akwa Mmadụ Emo

(Nkeji 10)

Onye na-akwa mmadụ emo anaghị anabata ezigbo ndụmọdụ, kama ọ na-eburu onye nyere ya ndụmọdụ iwe n’obi (Ilu 9:7, 8a; w22.02 9 ¶4)

Onye ma ihe na-anabata ndụmọdụ e nyere ya, ọ na-ekelekwa onye nyere ya ndụmọdụ (Ilu 9:8b, 9; w22.02 12 ¶12-14; w01 5/15 29 ¶6 30 ¶1)

Onye ma ihe na-erite uru, ma onye na-akwa mmadụ emo ga-ata ahụhụ (Ilu 9:12; w01 5/15 30 ¶4)

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 9:17​—Gịnị bụ mmiri “e zutere ezute,” gịnịkwa mere o ji ‘atọ ụtọ’? (w06 9/15 17 ¶4)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 8 nọmba nke 3)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. N’oge gara aga gị na onye ahụ hụrụ, i nyere aka chọtara ya ebe dị ya nso a nọ mee Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 7 nọmba nke 4)

6. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. I nyebuuru onye ikwu gị aka chọta ebe dị ya nso a nọ mee Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 8 nọmba nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 84

7. Ọrụ E Nyere Gị n’Ọgbakọ Ò Mere Ka Ị Pụọ Iche?

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • A sị na e nyere mmadụ ọrụ n’ọgbakọ, gịnị ka ọ pụtara?

  • Olee otú ndị e nyere ọrụ n’ọgbakọ kwesịrị isi na-ele onwe ha anya?

  • Gịnị mere ijere ndị ọzọ ozi ji dị mkpa karịa ịrụ ọrụ ga-eme ka a na-akwanyere anyị ùgwù n’ọgbakọ?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) w23 Febụwarị, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 6 Ihe Baịbụl Na-akụziri Anyị Gbasara Onye E Dere Uche Ya na Ya ¶11-18

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 42 na Ekpere