Mach 24-30

ILU 6

Mach 24-30

Abụ nke 11 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Gịnị Ka Ndanda Nwere Ike Ịkụziri Anyị?

(Nkeji 10)

E nwere ihe ndị bara uru anyị ga-amụta ma anyị kirie ndanda (Ilu 6:6)

N’agbanyeghị na ndanda enweghị onye na-achị ha, ha na-agbakọ aka ọnụ arụsi ọrụ ike ma na-akwadebe maka ọdịnihu (Ilu 6:7, 8; it-1 115 ¶1-2)

Ọ ga-abara anyị uru ma anyị na-eme ka ndanda (Ilu 6:9-11; w00 9/15 26 ¶3-4)

© Aerial Media Pro/Shutterstock

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 6:16-19​—Ọ̀ bụ naanị mmehie ndị a kpọrọ aha n’amaokwu ndị a ka Jehova kpọrọ asị? (w00 9/15 27 ¶3)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kpọọ onye ikwu gị kwụsịrịla ịga ozi ọma ka ọ bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche, sorokwa anyị mee Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 4 nọmba nke 3)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ị na-arụrụ ọrụ ka o nye gị ohere ka ị gaa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)

6. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kpọọ onye ahụ ka ọ bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche, sorokwa anyị mee Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 5 nọmba nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 2

7. Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Chọrọ Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ​—Ụmụ Anụmanụ Ndị Mara Mma

(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Gịnị ka ụmụ anụmanụ na-akụziri anyị banyere Jehova?

8. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 10)

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) w23 Janụwarị, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 1 Obi Sie Gị Ike na ‘Okwu Chineke Bụ Eziokwu’ ¶1-9

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 126 na Ekpere