Febụwarị 9-15

AỊZAYA 33-35

Febụwarị 9-15

Abụ nke 3 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Ọ Bụ Ya Na-echebe Unu”

(Nkeji 10)

Rịọ Jehova ka o nyere gị aka ka ị kwụsie ike n’oge ọnwụnwa bịaara gị (Aịza. 33:6a; w24.01 22 ¶7-8)

Na-arịọ ya ka ọ kụziere gị ihe ma mee ka ị mara ihe, ka i nwee ike na-eme mkpebi ndị dị mma (Aịza. 33:6b; w21.02 29 ¶10-11)

Tụkwasị Jehova obi ka ị hụ otú Aịzaya 33:24 ga-esi emezu (ip-1 352-355 ¶21-22)

Jiri ihe ndị anyị ji eme nchọnchọ mee ka ị kwụsie ike

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 35:8​—Gịnị ka “Ụzọ Dị Nsọ” nọchiri anya ya n’oge a? (w23.05 15 ¶8)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gosi mmadụ vidio si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

6. Okwu

(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 15​—Isiokwu: Baịbụl Na-akụziri Anyị Otú E Si Ekpe Ekpere. (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 41

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 60-61

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 23 na Ekpere