ỤLỌ NCHE Julaị 2015 | Olee Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Kwụsị Ịna-echegbu Onwe Gị?

Ọtụtụ ndị na-echegbu onwe ha n’ihi ọdachi na nsogbu ndị ọzọ. Ma, e nwere ndị na-anaghị echegbu onwe ha. Gụọ ihe a ka ị hụ ihe nyeere ha aka.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ndị Na-akpata Nchegbu Juru Ebe Niile

A chọpụtara na mmadụ ichetụ oké echiche nwere ike ime ka ọ nwụchuo ọnwụ. Gụọ ihe a ka ị mata ihe ị ga-eme ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị.

ISIOKWU TETA! A

Nchegbu Gbasara Ego

Otu nwoke gbooro ezinụlọ ya mkpa ha, ọbụnadị mgbe ego ole a na-ere ihe oriri rịrị elu ọjị n’obodo ha.

ISIOKWU TETA! A

Nchegbu Gbasara Ezinụlọ

Otu nwaanyị kọrọ otú di ya si hapụ ya, ma, okwukwe enyere ya aka idi ya.

ISIOKWU TETA! A

Nchegbu Gbasara Ọdachi

Olee otú ị ga-esi die nsogbu agha, mpụ, mmetọ ikuku, oké okpomọkụ, oké mmiri ozuzo, na ọrịa na-akpata?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ndụ M Bịara Na-aka Njọ

Stephen McDowell bụ nwa okorobịa na-emebu ihe ike, ma o kpebiri ịgbanwe ndụ ya mgbe ndị òtù ya gburu mmadụ n’oge ọ na-esoghị ha.

Ànyị Ga-emeli Ihe Dị Chineke Mma?

Ị gụọ akụkọ Job, Lọt, na Devid, bụ́ ndị nwere oge ha mere ihe dị oké njọ, ị ga-amata azịza ya.

Ị̀ Maara?

Olee otú e si eji nkume igwe nri egwe ihe n’oge ochie? Oleekwa ihe ‘ịnọ n’obi mmadụ’ pụtara?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ò nwere mgbe ụmụ mmadụ ga-akwụsị ime ihe ọjọọ?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Chineke Ọ̀ Ga-enyere M Aka Ma M Kpee Ekpere?

Nsogbu anyị hà na-emetụ Chineke n’obi?