ỤLỌ NCHE Febụwarị 2013 | Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Mozis?

Gụọ Ụlọ Nche a ka ị mata àgwà ọma atọ e ji mara Mozis na ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka ya.

ISIOKWU TETA! A

Ònye Bụ Mozis?

Ndị Kraịst, ndị Juu, ndị Alakụba, na ndị ọzọ na-akwanyere Mozis ezigbo ùgwù. Gịnị ka ị ma banyere Mozis?

ISIOKWU TETA! A

Mozis—Nwoke Nwere Okwukwe

Mozis nwere ezigbo okwukwe n’ihi na obi siri ya ike na Chineke ga-emezu nkwa ndị o kwere. Olee otú anyị nwere ike isi nwee ụdị okwukwe ahụ?

ISIOKWU TETA! A

Mozis—Nwoke Dị Umeala n’Obi

Ọtụtụ ndị chere na onye dị umeala n’obi adịghị ike. Olee otú Chineke si ele àgwà a anya? Olee otú Mozis si gosi na ya dị umeala n’obi?

ISIOKWU TETA! A

Mozis—Nwoke Hụrụ Ndị Ọzọ n’Anya

Mozis hụrụ Chineke na ndị Izrel ibe ya n’anya. Gịnị ka anyị ga-amụta n’aka ya?

BỊARUO CHINEKE NSO

‘Ọ Bụ Chineke nke Ndị Dị Ndụ’

Chineke nwere ikike ọ ga-eji emeri ọnwụ. Otú ọ ga-esi emeri ya bụ na ọ ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ n’ọnwụ. Olee otú anyị si mara na ọ ga-emezu nkwa ahụ?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

“Ha Chọrọ Ka M Jiri Aka M Chọpụta nke Bụ́ Eziokwu”

Luis Alifonso chọrọ ịbụ onye Mọmọn na-ekwusa ozi ọma n’ala ọzọ. Olee otú ihe ọ mụtara na Baịbụl si mee ka ọ gbanwee obi ya na ndụ ya?

IHE NDỊ NA-EME KA E NWEE OBI ỤTỌ N’EZINỤLỌ

Gịnị Ka Ị Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Nwa Gị Nwere Nkwarụ?

Leba anya ná nsogbu atọ nwere ike ịbịara gị na otú ihe Baịbụl kwuru nwere ike isi nyere gị aka.

Olee Akwụkwọ Bụ́ “Oziọma Judas”?

Ọ̀ bụ Judas, onye raara Jizọs nye, dere ya? Ihe ndị e dere na ya hà kwesịrị ịgbanwe ihe ndị anyị kweere banyere Jizọs Kraịst nakwa ihe ndị ọ kụziiri anyị?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ọ bụrụ Chineke kere ihe niile, ọ̀ bụkwa ya kere Ekwensu? Leba anya n’ihe Baịbụl kwuru.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Kaadị Akụkọ Isọ

Olee ihe Isọ mere gosiri na o jighị ihe ndị dị nsọ kpọrọ ihe? Bipụta kaadị akụkọ Baịbụl a ka ị mata azịza ya.