ỤLỌ NCHE Nke 4 n'Afọ 2017 | Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ndụ na Ọnwụ?
OLEE IHE I CHERE?
Chineke ò kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ? Baịbụl kwuru, sị: “[Chineke] ga-ehichapụkwa anya mmiri niile n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ.”—Mkpughe 21:4.
Ụlọ Nche a kọrọ ihe Baịbụl kwuru banyere ndụ na ọnwụ.
ISIOKWU TETA! A
È Nwere Ebe Mmadụ Na-aga Ma Ọ Nwụọ?
Ebe ọ bụ na ndị mmadụ na-ekwu ihe dị iche iche banyere ebe mmadụ na-aga ma ọ nwụọ, è nwere ebe anyị ga-aga mata azịza ajụjụ a?
ISIOKWU TETA! A
Ihe Baịbụl Kwuru Banyere Ndụ na Ọnwụ
Ọ̀ dị ihe na-esi anyị n’ahụ́ pụọ gaa dịrị ndụ ebe ọzọ ma anyị nwụọ? Ànyị nwere mkpụrụ obi na-anaghị anwụ anwụ? Èbee ka ndị nwụrụ anwụ nọ?
Mgbe Onye Ezinụlọ Gị Na-arịa Ọrịa Ga-egbu Ya
Olee otú ndị ezinụlọ nke onye na-arịa ajọọ ọrịa ga-esi na-elekọta ya? Olee ihe ha ga-eme ka ihe ndị na-enye ha nsogbu n’obi n’oge ahụ ghara ịna-akpa ha aka ọjọọ?
Elias Hutter na Ọmarịcha Baịbụl Ndị Ọ Sụgharịrị n’Asụsụ Hibru
Elias Hutter, onye ọkà mmụta dịrị ndụ n’ihe dị ka narị afọ ise gara aga, bipụtara Baịbụl Hibru abụọ bara ezigbo uru.
Mkpụrụ Akwụkwọ Hibru Kacha Nta Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike
Gịnị ka Jizọs na-ekwu banyere ya mgbe o kwuru gbasara mkpụrụ akwụkwọ kacha nta?
Ikwu na Ụwa Ga-aghọọ Paradaịs, Ọ̀ Bụ Ịmụ Anya Arọ Nrọ Ka Ọ̀ Bụ Eziokwu?
Kemgbe ụwa, ndị mmadụ kwetara na e nwere mgbe Paradaịs dị n’ụwa a. Ụwa ọ̀ ga-emecha ghọọ paradaịs?
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
Ọ dịzi ka nchegbu bụ ihe ya na ndụ so aga. Ò nwere mgbe mmadụ na-agaghịzi na-echegbu onwe ya?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Mere Mmadụ Ji Anwụ Anwụ?
Ihe Baịbụl zara ga-akasi gị obi, meekwa ka i nwee olileanya.