ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Septemba 2024
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 11 ruo Disemba 8, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 36
“Na-emenụ Ihe Chineke Kwuru”
Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 11 ruo 17, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 37
Akwụkwọ Ozi Ga-enyere Anyị Aka Ịtachi Obi Ruo Ọgwụgwụ
Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 18 ruo 24, 2024.
AKỤKỌ NDỤ
Ozi M Jeere Jehova Tọgburu M Atọgbu
Nwanna André Ramseyer ejeela ozi oge niile ruo afọ iri asaa. Ọ rụọkwala ọtụtụ ọrụ n’ozi Jehova. Olee ihe ndị siiri ya ike, oleekwa otú o si were ofufe Jehova ka ihe kacha ya mkpa ná ndụ?
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
Mgbe Jizọs malitere Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị, olee ebe ndị na-eso ụzọ ya iri asaa ahụ o zipụburu ka ha gaa kwusaa ozi ọma nọ? Hà ahapụla ya?
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 38
Ị̀ Na-ege Ntị n’Ịdọ Aka ná Ntị?
Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 25 ruo Disemba 1, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 39
Inye Ihe Ga-eme Ka Ị Na-enwekwu Obi Ụtọ
Isiokwu a bụ maka izu Disemba 2 ruo 8, 2024.
Jikere Ịna-amụta Ihe Ọhụrụ ma Ị Na-amụ Ihe
Olee otú anyị nwere ike isi ghọtakwuo ihe Jehova chọrọ ịkụziri anyị ma anyị mụwa ihe n’onwe anyị?