ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọktoba 13 ruo na Nọvemba 9, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 32

Otú Jehova Si Enyere Anyị Aka Ịtachi Obi

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 13 ruo 19, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 33

Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Hụrụ Gị n’Anya

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 20 ruo 26, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 34

Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Agbagharala Gị

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 27 ruo Nọvemba 2, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 35

Otú Anyị Ga-esi Emeri n’Ọgụ Anyị Na-alụso Ihe Ọjọọ Na-agụ Anyị Agụụ

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 3 ruo 9, 2025.

AKỤKỌ NDỤ

M Ghọrọ Onye Ozi Ala Ọzọ n’Agbanyeghị na M Bụ Onye Ihere

Olee otú Nwanna Nwaanyị Marianne Wertholz si kwụsị ime ihere ma ghọọ onye ozi ala ọzọ hụrụ ndị mmadụ n’anya?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee mgbe anyị ga-akwụsị ozi ọma anyị na-ekwusa ugbu a?

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Otú Ihe E Dere n’Etiti Peeji Ga-esi Abara Gị Uru

Gụọ banyere ụzọ ụfọdụ i nwere ike isi jiri ihe e dere n’etiti peeji mee ka ihe ị na-amụ n’onwe gị kakwuo mma.