ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Julaị 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Septemba 15 ruo n’Ọktoba 12, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 28

Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-achọ Ka E Nye Anyị Ndụmọdụ?

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 15 ruo 21, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 29

Otú E Si Enye Ndụmọdụ

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 22 ruo 28, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 30

Ị̀ Ka Nwere Ike Ịmụta Ihe n’Ihe Ndị Bụ́ Isi Ị Mụtarala na Baịbụl?

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 29 ruo n’Ọktoba 5, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 31

Ị̀ Mụtala Otú Ihe I Nwere Ga-esi Na-eju Gị Afọ?

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 6 ruo 12, 2025.

AKỤKỌ NDỤ

“Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”

Kemgbe afọ iri anọ, Nwanna Philip Brumley na-arụ ọrụ ná Ngalaba Okwu Iwu dị n’isi ụlọ ọrụ anyị. O sorola alaka ụlọ ọrụ dị iche iche n’ụwa niile rụkọọ ọrụ n’ihe gbasara okwu ikpe, pụtakwa n’ihu ụlọikpe ndị dị elu nakwa n’ihu ndị ọrụ gọọmentị a na-akwanyere ùgwù. Ọ kọrọ otú ihe ndị a sirila mee ka obi sie ya ike na ọ bụ Jehova nyere ha ike, meekwa ka ha merie.

Ị̀ Maara?

Olee otú ndị nchụàjà na-achụ àjà n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem si awụfu ọbara anụmanụ ha ji chụọ àjà?

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Na-amụ Ihe Ka I Nwee Ike Ịkọrọ Ndị Ọzọ Ihe Ị Mụtara

Ịkọrọ ndị ọzọ ihe anyị mụtara nwere ike inyere anyị aka icheta ihe ndị dị mkpa, meekwa ka anyị ghọtakwuo ha nke ọma.