ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Disemba 2020

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Febụwarị 1 ruo 28, 2021.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Ihe Pọl onyeozi kwuru ná 1 Ndị Kọrịnt 15:29 ọ̀ pụtara na e mere ụfọdụ Ndị Kraịst n’oge ya baptizim n’ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Ilu 24:16 kwuru, sị: “Onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha.” Ebe a ọ̀ na-ekwu banyere onye na-eme mmehie ugboro ugboro ma Chineke ana-agbaghara ya?