TETA! Nke 4 n'Afọ 2016 | Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́
Otú i si akpa àgwà nwere ike ịbara gị uru ma ọ bụ ghọ gị ahịa.
ISIOKWU TETA! A
Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́
Gbalịa ka ị na-akpa àgwà ndị ga-abara gị uru, ọ bụghị ndị ga-aghọ gị ahịa.
ISIOKWU TETA! A
1 Mara Ike Gị
O nwere ike iwetụ gị oge tupu ị kwụsị àgwà ọjọọ ma kpawa àgwà ọma. Gụọ otú ị ga-esi kpebie àgwà ndị mbụ ị ga-akwụsị na ndị mbụ ị ga-akpawa.
ISIOKWU TETA! A
2 Zere Ihe Ndị Na-agaghị Enyere Gị Aka
Ndị gị na ha na-akpa kwesịrị ịbụ ndị ga-enyere gị aka ịna-akpa àgwà ọma.
ISIOKWU TETA! A
3 Adala Mbà
Ịkwụsị àgwà ndị ririla gị ahụ́ nwere ike ịna-esiri gị ike, ma, adakwala mbà
Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwoke ma Ọ Bụ Nwaanyị na Nwaanyị Inwe Mmekọahụ
Baịbụl ọ̀ kwadoro nwoke na nwoke inwe mmekọahụ? Ọ̀ gwara anyị kpọọ ndị na-enwe ụdị mmekọahụ a asị?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma Ihe Gbanweere Gị
Ihe nwere ike ịgbanwere onye ọ bụla n’ime anyị. Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe nyeere ụfọdụ ndị aka mgbe ihe gbanweere ha.
OBODO NA NDỊ BI NA YA
Mgbe M Gara Kegịstan
Ihe e ji mara ndị Kegịstan bụ na ha na-anabata mmadụ nke ọma, na-akwanyekwara mmadụ ùgwù. Olee omenala ndị ha ji kpọrọ ihe n’ezinụlọ ha?
IHE BAỊBỤL KWURU
Mma Elu Ahụ́
Ụdị ejiji na ihe ndị e ji achọ mma ndị mmadụ na-ahụ n’ebe e si akpọsa ngwá ahịa emeela ka ha na-eche na ọ bụ mma elu ahụ́ kacha mkpa.
È KERE YA EKE?
Igurube nke Nwere Oge Ha Ji Apụta
O nwere igurube otú ndụ ha si aga dị́ ịtụnanya. Ha pụta, ha na-adị ndụ naanị izu ole na ole. Ha nwụọ, ụmụ ha apụta ma o ruo afọ 13 ma ọ bụ afọ 17.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu
Gị na di gị ma ọ bụ gị na nwunye gị ọ̀ na-esekarị okwu? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere unu aka.
Ndị Na-eto Eto kwuru Ihe Mere Ha Ji Kwere na Chineke
N’obere vidio a, ndị na-eto eto kwuru ihe mere ha ji kwere na e nwere Onye Okike.

