Igbo
Lee Ihe Ndị Gosiri na E Nwere Onye Kere Ihe Niile
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/102021089/univ/art/102021089_univ_sqr_xl.jpg
g21 nke 3 p. 16

Lee Ihe Ndị A Chọpụtara

Lee Ihe Ndị A Chọpụtara

Teta! a kwuru ihe ụfọdụ gosiri na e kere eluigwe na ụwa eke. Leba ihe ndị ahụ anya ma jiri aka gị kpebie ma è nwere ihe mere anyị ga-eji kwere na e nwere Onye kere ihe niile. N’okpuru ebe a, e depụtakwuru aha vidio na aha akwụkwọ ndị nwere ike inyere gị aka. Denye aha ma ọ bụ isiokwu nke ị chọrọ na jw.org ka ị hụ ya:

Gịnị mere ọtụtụ ndị gụrụ akwụkwọ ji kwere na e nwere Onye kere ihe niile?

Lee ajụjụ ọnụ a gbara ndị mmadụ na vidio ndị gbara n’isiokwu bụ́ “Ihe Ndị Mmadụ Kwuru Mere Ha Ji Kwere na Chineke Dị.”

È nwere ezigbo ihe ozizi evolushọn gbakwasịrị ụkwụ na ha?

Gụọ isi nke 6 n’akwụkwọ bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi.

È nwere ezigbo ihe mere mmadụ ga-eji ekwere na Chineke?

Lee vidio bụ́ Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru​—Ikwere na Chineke.

È nwere ezigbo ihe mere mmadụ ga-eji ekwere na Baịbụl?

Gụọ isi nke 3 na broshọ bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi.