Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Kacha Aba Uru Kemgbe Ụwa

Akwụkwọ Kacha Aba Uru Kemgbe Ụwa

Baịbụl bụ akwụkwọ a kacha asụgharị ma na-ekesa. N’ihi ya, ihe ndị o kwuru abaarala ndị mmadụ uru karịa akwụkwọ ọ bụla ọzọ. Tụlegodị ihe ndị a:

ỊSỤGHARỊ BAỊBỤL NA IKESA YA

  • N’ụwa niile, ndị nwere Baịbụl na ndị o nwere ike iru aka dị pasent 96.5

  • Ọ dị n’asụsụ 3,350 (NKE ZURU EZU NA NKE NA-EZUGHỊ EZU)

  • 5,000,000,000 Ole e bipụtarala ya. O ji okpukpu okpukpu karịa akwụkwọ ọ bụla ọzọ e bipụtarala

Ị CHỌỌ ỊMATAKWU BANYERE URU BAỊBỤL BARA

GAA N’ADRES ỊNTANET ANYỊ BỤ́, JW.ORG. I NWERE IKE ỊNỌ EBE AHỤ

NDỊÀMÀ JEHOVA NA BAỊBỤL

NDỊÀMÀ JEHOVA NA-ASỤGHARỊ BAỊBỤL MA NA-EKESARA YA NDỊ MMADỤ.

Lee ụfọdụ nsụgharị Baịbụl ndị anyị kesarala kemgbe ọtụtụ afọ gara aga:

  • American Standard Version nke 1901

  • The Bible in Living English, Byington

  • The Emphatic Diaglott

  • King James Version

  • Revised Standard Version

  • Tischendorf’s New Testament

NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ

  • Ọ dị n’ihe karịrị asụsụ 180 (NKE ZURU EZU NA NKE NA-EZUGHỊ EZU)

  • MKPỤRỤ OLE E BIPỤTARALA NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ KEMGBE AFỌ 1950 227,000,000

^ par. 13 Ọ dị n’asụsụ Bekee na Pọtugiiz ugbu a. A ga-emecha nwee ya n’asụsụ ndị ọzọ.