Igbo
Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: N’ụwa A Nsogbu Juru, Olee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/102022010/univ/art/102022010_univ_sqr_xl.jpg
g22 nke 1 p. 16

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A

Nsogbu juru ebe niile n’ụwa. Otu ụbọchị, ọdachi ndị na-emere onwe ha na ndị nke ndị mmadụ na-akpata nwere ike ime ka onye ọ bụla n’ime anyị taa ahụhụ. Gịnị ga-enyere gị na ndị ezinụlọ gị aka idi nsogbu ndị na-akpa ndị mmadụ aka ọjọọ? Mụta otú ị ga-esi:

1 | Na-agba Mbọ Ka Ahụ́ Sie Gị Ike

2 | Ghara Ịna-emefusị Ego Gị

3 | Na-ahụ Ndị Gị na Ha Dị ná Mma n’Anya

4 | Na-enwe Olileanya