Igbo
Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Ihe Ga-enyekwuru Ezinụlọ Aka
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/102018057/univ/art/102018057_univ_sqr_xl.jpg
g18 nke 2 p. 16

Ihe Ga-enyekwuru Ezinụlọ Aka

Ihe Ga-enyekwuru Ezinụlọ Aka

Ọ BỤ NA BAỊBỤL KA ANYỊ GA-ENWETA NDỤMỌDỤ KACHA MMA ga-enyere ndị di na nwunye, ndị nne na nna, na ndị na-eto eto aka. Ihe ndị o kwuru ga-enyeliri mmadụ aka ịna-echekwu echiche nke ọma ma na-eme ihe ziri ezi.—Ilu 1:1-4.

BAỊBỤL ZAKWARA AJỤJỤ NDỊ DỊ MKPA NÁ NDỤ, ỤFỌDỤ N’IME HA BỤ:

Anyị na-agba gị ume ka ị mụọ Baịbụl iji chọpụta azịza ajụjụ ndị a na ndị ọzọ. Leekwa vidio aha ya bụ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Dee www.jw.org/ig n’Ịntanet ka ị hụ ebe anyị na-edebe ihe. Ihe a nwekwara ike ibuga gị ebe ahụ.