ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Septemba 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 10 ruo Disemba 7, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 36

“Kpọọ Ndị Okenye”

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 10 ruo 16, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 37

Ihe I Kwesịrị Ime ma E Megbuo Gị Ma Ọ Bụ Ndị Ọzọ

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 17 ruo 23, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 38

Na-akwanyere Ndị Ọzọ Ùgwù

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 24 ruo 30, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 39

Nyere Ndị Nwere Mmasị n’Ozi Ọma Aka Ozugbo

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 1 ruo 7, 2025.

AKỤKỌ NDỤ

Jehova Nyeere Anyị Aka Ịna-eme Ka Osisi Na-eme Nke Ọma Ebe Ọ Bụla A Kụrụ Ya

Nwanna Mats Kassholm na Ann-Catrin nwunye ya kọrọ ihe ndị mere n’ọtụtụ afọ ha ji jee ozi oge niile. Ha kwuru ihe nyeere ha aka ịna-eme nke ọma mgbe e zigara ha ebe dị iche iche ọtụtụ ugboro.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Onye dere Ilu 30:18, 19 kwuru na “ije nwoke na nwaanyị” ‘gbara ya gharịị.’ Gịnị ka ihe a o kwuru pụtara?

IHE BAỊBỤL KWURU

Jizọs “Si n’Ahụhụ Ọ Tara Mụta Irube Isi”

Dị ka e kwuru ná Ndị Hibru 5:8, olee otú Jizọs si mụta irube isi?