ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọktoba 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Disemba 8, 2025 ruo Jenụwarị 4, 2026.

1925—Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga

Gịnị ka Ndị Mmụta Baịbụl tụrụ anya ga-eme n’afọ 1925? Olee otú ha si ka na-agbasi mbọ ike n’ozi ọma n’agbanyeghị na ihe ha tụrụ anya ya emeghị?

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 40

Jehova ‘Na-eme Ka Anyị Na-enwe Nnukwu Aṅụrị’

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 8 ruo 14, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 41

Ịhụnanya Chineke Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 15 ruo 21, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 42

Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ekpere Gị Na-akakwu Mma

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 22 ruo 28, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 43

Na-echeta Ndị Ọzọ n’Ekpere

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 29, 2025 ruo Jenụwarị 4, 2026.

Mmadụ Abụọ A Họpụtara Ọhụrụ Ka Ha Soro n’Òtù Na-achị Isi

Gụọ isiokwu a ka ị hụ mmadụ abụọ a họpụtara ọhụrụ ka ha soro n’Òtù Na-achị Isi. Aha ha bụ Nwanna Jody Jedele na Nwanna Jacob Rumph. Ụmụnna ndị a egosila na ha ji obi ha niile na-ejere Jehova ozi ruo ọtụtụ afọ.

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịna-agụ Baịbụl Kwa Ụbọchị

Legodị ihe ụfọdụ nwere ike inyere gị aka ịgụ Baịbụl kwa ụbọchị.