ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Nọvemba 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jenụwarị 5 ruo Febụwarị 1, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 44

Otú Ndị Agadi Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 5 ruo 11, 2026.

M̀ Kwesịrị Ịkwụsị Ịnya Ụgbọala?

Mụta ihe ndị ga-enyere gị aka ikpebi ma ì kwesịrị ịkwụsịlata ịnya ụgbọala ma ọ bụ kwụsị kpamkpam.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 45

Na-enwe Ọṅụ Mgbe Ị Na-elekọta Onye Agadi Ma Ọ Bụ Onye Ọrịa

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 12 ruo 18, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 46

Jizọs Bụ Nnukwu Onye Nchụàjà Anyị Na-eme Ebere

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 19 ruo 25, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 47

“Ị Bụ Onye A Hụrụ n’Anya nke Ukwuu”

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 26 ruo Febụwarị 1, 2026.

‘Ka Anyị Na-adị n’Otu Otú Mmụọ Nsọ Mere Ka Anyị Dịrị’

Onye ọ bụla n’ime anyị kwesịrị ịgba mbọ ka anyị na ụmụnna anyị na-adị n’udo. Gịnị ka anyị ga-eme ma nwanna anyị kpasuo anyị iwe?

Isiokwu Na-enyere Ụmụ Nwaanyị A Na-emegbu Emegbu Aka

Chọpụta otú e si nye ụmụ nwaanyị a na-emegbu emegbu nọ n’ebe a na-elekọta ha trakti isiokwu ya bụ “Ichebe Ụmụ Nwaanyị​—Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ya.”

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Gịnị bụ “nzube” Jehova ọ ga-eme ka ọ dịrị n’obi ndị ọchịchị n’oge na-adịghị anya?

“Onyinye Si n’Aka Chineke”

Olee otú anyị ga-esi eji “onyinye si n’aka Chineke” eme ihe bara uru?