TETA! Julaị 2015 | Ihe Ise Ị Ga Na-eme Ka Ahụ́ Na-adị Gị Mma

O nwere ihe ụfọdụ i nwere ike ịna-eme ka i gbochie ọrịa ma ọ bụ ka ọrịa ghara ịna-enye gị nnukwu nsogbu.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ndị Ị Ga Na-eme Ka Ahụ́ Na-adị Gị Mma

Ihe ise ndị nwere ike inyere gị aka ka ahụ́ na-adị gị mma.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Kụziere Ụmụ Gị Ka Ha Na-erube Isi

Ọ bụrụ na nwa gị anaghị ekwe eme ihe ị gwara ya, e nwere aro ise ga-enyere gị aka ka ị kụziere ya ka ọ na-erube isi.

IHE BAỊBỤL KWURU

Tigbuo Zọgbuo

Olee otú Chineke si ele tigbuo zọgbuo anya? Ndị e ji tigbuo zọgbuo mara hà nwere ike ịgbanwe?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Ihe Unu Ga-eme Ka Unu Ghara Itisa

Nkwa i kwere di gị ma ọ bụ nwunye gị ọ̀ dị gị ka è kere gị agbụ ka ì chere na ọ na-eme ka unu ghara itisa?

IHE BAỊBỤL KWURU

Mgbe Di ma Ọ Bụ Nwunye Mmadụ Kwara Iko

Mmadụ ò nwere ike ịgba di ya ma ọ bụ nwunye ya alụkwaghịm maka na ọ kwara iko?

IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA

Akụkọ Gbasara Ala, Mmiri, na Ikuku

Ihe merela n’oge na-adịbeghị anya na-eme ka ndị mmadụ na-ajụ ihe mere na ụmụ mmadụ enweghị ike ịkwụsị mmebi a na-emebi ụwa.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Izu Ohi Adịghị Mma

Olee otú Chineke si ele izu ohi anya? Gụọ Ọpụpụ 20:15. Lee katuun a ka ị matakwuo ihe mere izu ohi adịghị mma.