TETA! Nọvemba 2013 | Ihe Atọ Ego Na-agaghị Azụtali
Akụnụba nwere ike ime ka uche anyị ghara ịdị n’ihe ndị ka mkpa, ya bụ, ihe ndị ego na-agaghị azụtali. Gụọ banyere atọ n’ime ihe ndị ahụ.
Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa
Gụọ banyere otú ụzọ si akpọchi na Chaịna, otú ndị Aminia si kpọchie ụfọdụ Ndịàmà Jehova, otú ndị Japan si akpa arụ n’Ịntanet.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma E Nwee Onye Gị na Ya Dị n’Ezigbo Mma
Obi gị ọ̀ na-agwa gị na e nweghi ihe jikọrọ unu, naanị na unu dị ná mma. Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.
IHE BAỊBỤL KWURU
Mmadụ Inwe Mmekọahụ Tupu Ọ Lụọ Di Ma Ọ Bụ Nwunye
Gụọ ihe Baịbụl kwuru banyere egwuregwu iberiibe na mmadụ inwe mmekọahụ tupu ọ lụọ di ma ọ bụ nwunye.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ga-enyere Di na Nwunye Aka Ịna-agbaghara Ibe Ha
Gịnị mere o ji esiri di na nwunye ụfọdụ ike ịgbaghara ibe ha? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.
IHE BAỊBỤL KWURU
Ịda Mbà
Gụọ ihe mere ụfọdụ ji ada mbà na ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ma ị daa mbà.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Atọ Ego Na-agaghị Azụtali
Anyị na-eji ego azụ ihe ndị dị anyị mkpa ma ego anaghị azụtali ihe ndị kacha mkpa ná ndụ.
È KERE YA EKE?
Otú Ụkpara Si Anụ Ihe
N’agbanyeghị na ntị ụkpara pere mpe, ọ na-anụ ihe ka mmadụ. Olee uru otú ụkpara si anụ ihe ga-abara ndị ọkachamara?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Josef Zọrọ Ndị Mmadụ Ndụ
Danloduo katuun a e sere ese ma jiri ya mata banyere Josef, onye Chineke ji zọpụta otu mba.

