Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú obi na-adị Chineke maka ndị chọrọ ịmata ya?

Amaokwu Baịbụl: 1 Pita 5:​6, 7

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú onye ọ bụla n’ime anyị dịruru Chineke mkpa?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú onye ọ bụla n’ime anyị dịruru Chineke mkpa?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 10:​29-31

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke ma otú obi na-adị anyị?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke ma otú obi na-adị anyị?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 139:​1, 2, 4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee uru anyị ga-erite ma anyị kwe ka Chineke na-eduzi anyị?