Ụmụnna anyị ndị kwesịrị ntụkwasị obi a tọhapụrụ n’ogige ịta ahụhụ ndị Jamanị n’afọ 1945

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Septemba 2019

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị a ga-eji gosi na Chineke na-eche banyere onye ọ bụla n’ime anyị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Onye Nchụàjà Dị Ka Melkizedek Ruo Mgbe Ebighị Ebi”

Olee otú Melkizedek si yie Jizọs?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Onyinyo nke Ihe Ọma Ndị Gaje Ịbịa”

Olee ihe ihe ụfọdụ dị n’ụlọikwuu ahụ nọchiri anya ha n’ihe mgbapụta ahụ?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Inwe Okwukwe Dị Ezigbo Mkpa

Gịnị bụ okwukwe, gịnịkwa mere o ji dị mkpa ka Ndị Kraịst nwee ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Ka Ị Ga-eme n’Afọ E Nwere Ụkọ Mmiri Ozuzo?

Gịnị ga-enyere anyị aka mgbe e nwere ‘okpomọkụ’ nakwa ‘n’afọ e nwere ụkọ mmiri ozuzo’ e kwuru okwu ya na Jeremaya 17:8?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ịdọ Aka ná Ntị Na-egosi na Jehova Hụrụ Anyị n’Anya

E nwere ọtụtụ ụzọ Jehova si adọ anyị aka ná ntị. Ọ bụ eziokwu na o nwere ike iwute anyị mgbe ụfọdụ, ma ọ bụrụ na anyị anabata ya, ọ ga-eme ka anyị bụrụ ezi ndị ohu Chineke.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ụzọ Na-eduba ná Mmehie na Ọnwụ

Iche ihe ọjọọ n’obi na-eme ka mmadụ mee ihe ọjọọ. Iji zere ịba n’ụzọ na-eduba ná mmehie na ọnwụ, olee ihe anyị ga-eme ma ihe ọjọọ bata anyị n’obi?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Na-echebaranụ Ihe Ndị A Echiche”

Setan chọrọ ka ihe ndị na-adịghị mma jupụta anyị n’obi. Olee otú anyị ga-esi merie ya?