Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Septemba 3-​9

JỌN 1-2

Septemba 3-​9
  • Abụ nke 13 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jizọs Arụọ Ọrụ Ebube Mbụ Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 1:1—Olee ihe ndị mere anyị nwere ike iji kwuo na Jọn anaghị ekwu na “Okwu ahụ” bụ Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile? (ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 1:29—Olee ihe mere Jọn Onye Na-eme Baptizim ji kpọọ Jizọs “Nwa Atụrụ Chineke”? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 1:1-18

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 50, Eziokwu nke 2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 38

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Septemba.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 35 ¶12-19

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 121 na Ekpere