Ebe otu nwanna nwaanyị na-ezi ozi ọma mgbe ọ na-anọghị n’ozi na Saụt Koria

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Septemba 2018

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji egosi na ihe Baịbụl kwuru gbasara otú obi na-adị Chineke n’ebe ndị mmadụ nọ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jizọs Arụọ Ọrụ Ebube Mbụ Ya

Ọrụ ebube mbụ Jizọs rụrụ mere ka anyị ghọta ụdị onye ọ bụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jizọs Ezie Nwaanyị Sameria Ozi Ọma

Jizọs ji ihe atụ metụtara ihe nwaanyị Sameria ahụ na-eme kwa ụbọchị malite ịgwa ya okwu iji zie ya ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma​—⁠Ịmalite Mkparịta Ụka Ga-eme Ka Anyị Zie Mmadụ Ozi Ọma

Olee otú anyị ga-esi na-emekwu nke ọma n’ịmalite ịkpanyere ndị anyị na-amabughị ụka?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Buru Ezi Ihe n’Obi Na-eso Jizọs

Ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-eso ya n’ihi ihe ha ga-erite n’aka ya. Ha mechara sụọ ngọngọ ma kwụsị iso ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi

Anyị nwekwara ike igosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe ndị Chineke kere ma ọ bụrụ na anyị anaghị ala ha n’iyi.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jizọs Nyere Nna Ya Otuto

Ihe kacha Jizọs mkpa bụ ịrụcha ọrụ Jehova nyere ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-adị Umeala n’Obi ma Na-egosikwa na Ịma Ebe Ike Gị Ruru Ka Jizọs

Olee otú anyị ga-esi eṅomi Jizọs ma a họpụta anyị ịrụ ọrụ n’ọgbakọ?