Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 1-3

Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru

Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru

Akụkọ gbasara ndị Hibru atọ ahụ nwere ike ime ka anyị kpebisikwuo ike ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ

3:16-20, 26-29

Olee ihe amaokwu ndị dị n’okpuru ebe a na-akụziri anyị gbasara ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?