Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọktoba 23-​29

HOSIA 8-14

Ọktoba 23-​29
  • Abụ nke 153 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova”: (Nkeji 10)

    • Hos. 14:2​—⁠Jehova ji “mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị” kpọrọ ihe (w07 4/1 20 ¶1)

    • Hos. 14:4​—⁠Jehova na-agbaghara ndị ji obi ha niile na-ejere ya ozi, na-emekwa ka ha nweta ihu ọma ya, ha na ya abụrụkwa enyi (w11 2/15 16 ¶15)

    • Hos. 14:9​—⁠Ime ihe Jehova kwuru na-abara anyị uru (jd 87 ¶11)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Hos. 10:12​—⁠Olee ihe anyị ga-eme iji nweta “obiọma” Jehova? (w05 11/⁠15 28 ¶7)

    • Hos. 11:1​—⁠Olee otú ihe e kwuru ebe a si mezuo n’isi Jizọs? (w11 8/⁠15 10 ¶10)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hos. 8:​1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-35

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-35​—⁠Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara traktị n’ozi ụlọ n’ụlọ ma zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe nwere ike ime ka a ghara izi ya ozi ọma.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 152 ¶13-15​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ