Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọktoba 31–Nọvemba 6

ILU 22-26

Ọktoba 31–Nọvemba 6
  • Abụ nke 88 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG—Jiri kaadị a gbaa àmà n’oge ị na-anọghị n’ozi.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG—Gwa ya ihe unu ga-atụle mgbe ọzọ, gosizie ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 179-181 ¶18-19

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 101

  • Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio otú e si enye mmadụ kaadị JW.ORG, kwurịtakwanụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ e gosiri na vidio ahụ. Gbaa ndị nkwusa ume ka ha na-etinye kaadị ole na ole n’akpa ha mgbe ọ bụla.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 3 ¶1-12, pp. 30-31

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 146 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.