Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Ọgọst  26–​Septemba 1

NDỊ HIBRU 4-6

Ọgọst  26–​Septemba 1
  • Abụ nke 5 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Mee Ike Gị Niile Iji Banye n’Izu Ike Chineke”: (Nkeji 10)

    • Hib. 4:​1, 4​—Mata ihe bụ́ izu ike Chineke (w11 7/15 24-25 ¶3-5)

    • Hib. 4:6​—Na-erubere Jehova isi (w11 7/15 25 ¶6)

    • Hib. 4:​9-11​—Emela ihe otú o si masị gị (w11 7/15 27-28 ¶16-17)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Hib. 4:12​—Gịnị ka “okwu Chineke” pụtara n’amaokwu a? (w16.09 13)

    • Hib. 6:​17, 18​—Gịnị bụ ihe “abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe” e kwuru okwu ha n’amaokwu a? (it-1 1139 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 5:​1-14 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 198-199 ¶7-8 (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ