Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Ọgọst 27–​Septemba 2

LUK 23-24

Ọgọst 27–​Septemba 2
  • Abụ nke 130 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ”: (Nkeji 10)

    • Luk 23:34​—Jizọs gbaghaara ndị agha Rom ahụ kpọgidere ya n’elu osisi (cl 297 ¶16)

    • Luk 23:43​—Jizọs gbaghaara onye ohi (g 2/08 11 ¶5-6)

    • Luk 24:34​—Jizọs gbaghaara Pita (cl 297-298 ¶17-18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 23:31​—Olee ndị Jizọs na-ekwu gbasara ha n’amaokwu a? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Luk 23:33​—Olee otú ihe ndị oge ochie a chọpụtara si gosi na ọ ga-abụ na ha na-eji ntu akpọgide mmadụ n’elu osisi? (ihe e ji kọwaa amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 23:1-16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe nke ga-enyere ya aka.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 4 ¶3-4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ