Ebe otu nwanna nwaanyị na-egosi mmadụ otú e si aga na jw.org na Saụ Paụlo dị na Brazil

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Ọgọst 2018

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị eji gosi na ihe Baịbụl kwuru na-abara anyị uru kwa ụbọchi.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-ekele Onye Meere Gị Ihe

Ndị niile chọrọ ime ihe dị Kraịst mma kwesịrị ịhụ mmadụ niile n’anya, na-ekelekwa onye ọ bụla meere ha ihe ọma n’agbanyeghị ebe onye ahụ si ma ọ bụ okpukpe onye ahụ na-ekpe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Cheta Nwunye Lọt

Olee otú anyị ga-esi zere imebi adịm ná mma anyị na Chineke ka nwunye Lọt? Olee ihe anyị ga-eme ma anyị chọpụta na ịchụ ihe onwunwe na-emezi ka anyị ghara iji ofufe Chineke kpọrọ ihe?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mụta Ihe n’Ihe Atụ Maịna Iri Ahụ

N’ihe atụ ahụ Jizọs mere banyere maịna iri, gịnị ka nna ukwu ahụ, ndị ohu ahụ na ego ahụ nọchiri anya ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịchọta Ihe na JW.ORG

Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe na-agwa ndị mmadụ ka ha gaa na jw.org. Ịmata otú anyị ga-esi na-achọta ihe na jw.org ga-enyere anyị aka ịna-emekwu nke ọma n’ozi anyị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Nnapụta Unu Na-eru Nso”

N’oge na-adịghị anya, Jizọs ga-ebibi ndị ajọ omume ma zọpụta ndị ezi omume. Anyị kwesịrị ime ka anyị na Jehova dịrị ná mma ka anyị nwee ike iso ná ndị a ga-azọpụta.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ

Anya Jehova Chineke na Ọkpara ya dị n’ebe ụmụ mmadụ na-ezughị okè nọ iji hụ onye chegharịrịnụ ka ha nwee ike ịgbaghara ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jizọs Nwụkwara n’Ihi Nwanna Gị

Jizọs ji ndụ ya chụọ àjà maka ụmụ mmadụ na-ezughị okè. Olee otú anyị nwere ike isi na-egosi ụmụnna anyị na anyị hụrụ ha n’anya otú ahụ Kraịst hụrụ anyị?