Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Nọvemba 5-11

JỌN 20-21

Nọvemba 5-11
  • Abụ nke 35 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ị̀ Hụrụ M n’Anya Karịa Ihe Ndị A?”: (Nkeji 10)

    • Jọn 21:1-3—Mgbe Jizọs nwụchara, Pita na ndị na-eso ụzọ Jizọs ndị ọzọ laghachiri n’ọrụ ịkụ azụ̀ ha

    • Jọn 21:4-14—Mgbe Jizọs bilitere n’ọnwụ, ọ pụtara n’ihu Pita na ndị na-eso ụzọ ya ndị ọzọ

    • Jọn 21:15-19—Jizọs nyeere Pita aka ịghọta ihe kacha mkpa ná ndụ ya (mwbr18.11 ihe ụfọdụ a kọwara na Jọn 21:15, 17, nwtsty)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 20:17—Gịnị ka ihe Jizọs gwara Meri Magdalin n’amaokwu a pụtara? (mwbr18.11 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 20:28—Gịnị mere Tọmọs ji kpọọ Jizọs “Onyenwe m na Chineke m”? (mwbr18.11 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 20:1-18

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 79 ¶21-22. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 37

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 42

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 45 na Ekpere