Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Nọvemba 12-18

ỌRỤ NDỊOZI 1-3

Nọvemba 12-18
  • Abụ nke 104 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Chineke Awụkwasị Ọgbakọ Ndị Kraịst Mmụọ Nsọ”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi Na-ekwu.]

    • Ọrụ 2:1-8, 14, 37, 38, 41—Mgbe a wụkwasịchara ndị na-eso ụzọ Jizọs mmụọ nsọ, ha ziri ozi ọma nke mere ka puku mmadụ atọ ghọọ ndị kwere ekwe, e meekwa ha baptizim

    • Ọrụ 2:42-47—Ndị na-eso ụzọ Jizọs lere ndị ọhụrụ e mere baptizim ọbịa nke ọma, meekwa ndokwa ebe ha ga-anọ na Jeruselem iji mee ka okwukwe ha sikwuo ike tupu ha alaghachi ebe ha si (mwbr18.11 w86 12/1 29 ¶4-5, 7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 3:15—Gịnị mere e ji akpọ Jizọs “Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ”? (mwbr18.11 it-2 61 ¶1)

    • Ọrụ 3:19—Olee otú amaokwu a si gosi otú Jehova si agbaghara ndị mmehie chegharịrị echegharị? (cl 265 ¶14)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 2:1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) mwbr18.11 it-1 129 ¶2-3—Gịnị Mere E Ji Were Onye Ọzọ Dochie Judas, ma E Nweghị Onye E Ji Dochie Ndịozi Ndị Ọzọ Kwesịrị Ntụkwasị Obi Mgbe Ha Nwụrụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ