Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Mee 6-12

2 Ndị Kọrịnt 4-6

Mee 6-12
  • Abụ nke 128 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Anyị Adịghị Ada Mbà”: (Nkeji 10)

    • 2 Kọr. 4:16—Jehova na-eme ka anyị dị ọhụrụ “kwa ụbọchị” (w04 8/15 25 ¶16-17)

    • 2 Kọr. 4:17—Ahụhụ ndị anyị na-ata ugbu a “na-adịru nwa oge, dịkwa mfe” (it-1 724-725)

    • 2 Kọr. 4:18—Anyị kwesịrị ilekwasị anya n’ihe ọma ndị Alaeze Chineke ga-emere anyị

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 2 Kọr. 4:7—Gịnị bụ ‘akụ̀ a dị n’arịa e ji ụrọ kpụọ’? (w12 2/1 28-29)

    • 2 Kọr. 6:13—Olee otú anyị ga-esi ‘meghee obi anyị’ dị ka a gwara anyị mee n’amaokwu a? (w09 11/15 21 ¶7)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Kọr. 4:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 143

  • M Na-eme Otú Ike Kwere M: (Nkeji 8) Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú Nwanna Foster si nye Jehova ihe niile o nwere mgbe ọ ka na-eto eto, ahụ́ gbasiri ya ike? Olee otú ọnọdụ ya si gbanwee? Olee otú o si na-enye Jehova ihe niile o nwere ugbu a ihe gbanwere? Olee ihe ndị ị mụtara n’akụkọ ya?

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 65

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 65 na Ekpere