Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ GALESHIA 1-3

“Agwara M Ya Okwu Ihu na Ihu”

“Agwara M Ya Okwu Ihu na Ihu”

2:11-14

Olee otú akụkọ a si kụziere anyị ihe ndị a na-esonụ?

  • Anyị kwesịrị inwe obi ike.—w18.03 31-32 ¶16

  • Egwu mmadụ na-eweta ọnyà.—w17.04 27 ¶16

  • O nweghị onye nọ n’ọgbakọ Jehova zuru okè, ma ndị na-edu ndu n’ọgbakọ.—w10 6/15 17-18 ¶12

  • Anyị kwesịrị ịnọgide na-agba mbọ ka anyị kwụsị ịkpọ ndị agbụrụ ọzọ asị.—w18.08 9 ¶5