Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee ihe na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?

Amaokwu Baịbụl: Ekli. 9:5a

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gaala?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gaala?

Amaokwu Baịbụl: Job 14:14, 15

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 32:18

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Chineke ga-esi mee ka udo dịrị n’ụwa?