Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 13-14

Ekwela Ka Ịtụ Egwu Mmadụ Mee Ka Ị Ma n’Ọnyà

Ekwela Ka Ịtụ Egwu Mmadụ Mee Ka Ị Ma n’Ọnyà

Gịnị mere ndịozi Jizọs ji tụọ egwu mmadụ mgbe ihe siri ike?

14:29, 31

  • Ha tụkwasịrị onwe ha obi. Pita chedịrị na ya agaghị ahapụ Jizọs ọ bụrụgodị na ndịozi ndị ọzọ ahapụ ya

14:​32, 37-41

  • Ha anọghị na nche ma na-ekpe ekpere

Mgbe a kpọlitechara Jizọs n’ọnwụ, gịnị nyeere ndịozi ya aka ịkwụsị ịtụ egwu mmadụ ma nọgide na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị mmegide?

13:​9-13

  • Ha chetara ndụmọdụ Jizọs nyere ha. Ọ bụ ya mere ha ji dị njikere mgbe mkpagbu na mmegide bịara

  • Ha tụkwasịrị Jehova obi ma kpee ekpere ka o nyere ha aka.​—⁠Ọrụ 4:​24, 29

Olee ihe ndị nwere ike ịnwale ma ànyị nwere obi ike?