Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Jun 3-​9

NDỊ GALESHIA 4-6

Jun 3-​9
  • Abụ nke 16 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Otu ‘Ihe Ngosi Bụ́ Ihe Atụ’ nke Nwere Ihe Ọ Ga-akụziri Anyị”: (Nkeji 10)

    • Gal. 4:​24, 25​—Hega nọchiri anya mba Izrel nọ n’okpuru ọgbụgba ndụ Iwu (it-1 1018 ¶2)

    • Gal. 4:​26, 27​—Sera nọchiri anya “Jeruselem nke dị n’elu,” ya bụ, nzukọ Jehova nke dị n’eluigwe (w14 10/15 10 ¶11)

    • Gal. 4:​28-31​—Ọ bụ “ụmụ” Jeruselem nke dị n’elu ka a ga-esi n’aka ha gọzie ndị Chineke nọ n’ụwa

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Gal. 4:6​—Gịnị ka okwu Hibru ma ọ bụ Arameik bụ́ abba pụtara? (w09 4/1 13)

    • Gal. 6:17​—Olee ụzọ ndị o nwere ike ịbụ na Pọl onyeozi si buru ‘apa ndị na-egosi na ọ bụ ohu Jizọs n’ahụ́ ya’? (w10 11/1 15)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Gal. 4:​1-20 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 110

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 69

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 40 na Ekpere