Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jun 25–​Julaị 1

LUK 4-5

Jun 25–​Julaị 1
  • Abụ nke 37 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs”: (Nkeji 10)

    • Luk 4:1-4—Jizọs ekweghị ka Setan jiri agụụ na-agụ anụ ahụ́ nwata ya (w13 8/15 25 ¶8)

    • Luk 4:5-8—Jizọs ekweghị ka Setan jiri ọchịchọ nke anya nwata ya (w13 8/15 25 ¶10)

    • Luk 4:9-12—Mgbe a nwara Jizọs ka o gosi ike ya, ka ndị mmadụ towe ya, ọ jụrụ [Kpọnye vidio aha ya bụ N’Elu Ihe A Rụbichiri ná Mgbidi Ụlọ Nsọ.] (nwtsty ihe e ji kọwaa Luk 4:9; w13 8/15 25 ¶12)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 4:17—Olee ihe gosiri na Jizọs ma Okwu Chineke nke ọma? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 4:25—Afọ ole ka oké ọkọchị kọrọ n’Izrel n’oge Ịlaịja? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 4:31-44

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie onye ahụ kaadị JW.ORG.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ. Nye onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 28

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ