Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 2-3

Ndị Na-eto Eto, Ùnu Na-agba Mbọ Ka Unu na Jehova Na-adịkwu ná Mma?

Ndị Na-eto Eto, Ùnu Na-agba Mbọ Ka Unu na Jehova Na-adịkwu ná Mma?

Jizọs si na nwata jiri ofufe Chineke kpọrọ ihe ma na-asọpụrụ ndị mụrụ ya. Ndị na-eto eto kwesịrị iṅomi ya.

Ndị na-eto eto, olee otú unu ga-esi na-eme ihe ndị a na-esonụ ka Jizọs?

  • 2:41, 42

    Ime ihe ndị gbasara ofufe Chineke

  • 2:46, 47

    Ịghọtakwu ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru

  • 2:51, 52

    Ịsọpụrụ ndị mụrụ unu