Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ÁKWÁ 1-5

Ichere Jehova Ga-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa

Ichere Jehova Ga-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa

Gịnị nyeere Jeremaya aka iji obi ụtọ die nsogbu ndị bịaara ya n’agbanyeghị na ọ hụsiri anya?

3:20, 21, 24, 26, 27

  • Ọ bụ n’ihi na obi siri ya ike na Jehova ‘ga-ehulata’ ma zọpụta ndị chegharịrị echegharị n’etiti ndị ya ma mee ka ha si ná mwute ha nọ na ya pụta

  • Ọ mụtara ‘iburu yok ya n’oge ọ bụ okorobịa.’ Mmadụ ịmụta idi ọnwụnwa mgbe ọ ka bụ okorobịa ga-eme ka onye ahụ nwee ike idi ọnwụnwa ndị ga-abịara ya n’ọdịnihu

Olee otú m ga-esi jikere maka ọnwụnwa ndị ga-abịa n’ọdịnihu?

 

Olee otú m ga-esi gosi na m na-echere Jehova?