Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Julaị 29–Ọgọst 4

1 TIMOTI 4-6

Julaị 29–Ọgọst 4
  • Abụ nke 80 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nsọpụrụ Chineke na Akụnụba, Olee nke Ka Mma?”: (Nkeji 10)

    • 1 Tim. 6:6-8—Uru ‘nsọpụrụ Chineke na inwe afọ ojuju’ bara (w03 6/1 9 ¶1-2)

    • 1 Tim. 6:9—Nsogbu ikpebisi ike ịba ọgaranya na-akpata (g 7/07 28 ¶1)

    • 1 Tim. 6:10—Nsogbu ịhụ ego n’anya na-akpata (1/09 6 ¶4-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 1 Tim. 4:2—Olee otú mmadụ nwere ike isi daa akọnuche ya ígwè ọkụ, oleekwa ihe mere o ji dị njọ? (lv 21-22 ¶17)

    • 1 Tim. 4:13—Gịnị mere Pọl ji gwa Timoti ka ọ na-etinyesi mgbalị ike n’ịgụ ihe? (it-2 714 ¶1-2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Tim. 4:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ