Ebe a na-enye otu nwanna nwoke na-eto eto ọzụzụ maka ịrụ ọrụ n’ọgbakọ

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị 2019

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ ihe mere anyị ji ata ahụhụ na otú ọ ga-esi akwụsị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Yipụnụ Mmadụ Ochie Ahụ ma Yirinụ Mmadụ Ọhụrụ Ahụ

Anyị mechaa baptizim, anyị kwesịrị ịnọgide na-agba mbọ ka anyị ghara iyirighachi mmadụ ochie ahụ, kama ka anyị na-egosi na anyị eyirila mmadụ ọhụrụ ahụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Na-akasirịtanụ Ibe Unu Obi ma Na-ewulirịtanụ Ibe Unu Elu”

Anyị niile nwere ike ịkasi ndị ọzọ obi. Olee otú anyị nwere ike isi mee ya?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

A Ga-ekpughe Onye Ahụ Na-emebi Iwu

E meela ka a mata ihe omimi nke “onye ahụ na-emebi iwu” e kwuru okwu ya ná 2 Ndị Tesalonaịka 2.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gbalịa Ruo Eru Ịrụ Ezi Ọrụ

Ụmụnna nwoke e merela baptizim na ndị nke ka na-eto eto kwesịrị ịgbalị ruo eru ịrụ ọrụ n’ọgbakọ. Olee otú ha ga-esi eme ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha?

Ọ bụrụ na a họpụtara gị na nso nso a ka ị bụrụ ohu na-eje ozi ma ọ bụ okenye, olee otú ị ga-esi na-akwanyere ụmụnna nwoke ma nke a na-akọ n’ọgbakọ ùgwù ma si n’aka ha mụta ihe?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nsọpụrụ Chineke na Akụnụba, Olee nke Ka Mma?

Gịnị mere anyị ga-eji enwe obi ụtọ karịa ma anyị na-asọpụrụ Chineke, kama ịchụ akụnụba?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nsọpụrụ Chineke na Mmega Ahụ́, Olee nke Ka Mma?

Olee ihe ndị Baịbụl kwuru ga-enyere Ndị Kraịst aka ka ha ghara ikwe ka mmega ahụ́ gbochie ha ime ihe ka mkpa?