Ebe ụmụnna anyị nọ n’ozi ụlọ n’ụlọ n’Ịtali

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche, nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu kụziere mmadụ ihe mere anyị ji na-ata ahụhụ. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ùnu Nwere Obi Dị Nro Dị Ka Anụ Ahụ́?

Olee otú ikpebi ihe anyị ga-eme banyere ntụrụndụ ma ọ bụ ejiji anyị si gbasa obi anyị? Gịnị ka inwe obi dị nro dị ka anụ ahụ́ pụtara?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-emezu Nkwa Ndị I Kwere?

Gịnị ka anyị na-amụta n’aka Eze Zedekaya banyere mmadụ ịghara imezu nkwa ndị o kwere?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?

Olee ihe ndị Baịbụl kọrọ na-egosi na Jehova na-agbaghara mmehie? Olee otú o si mesoo Devid, Manase, na Pita si eme ka obi sie anyị ike na ọ ga-agbaghara anyị mmehie?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị̀ Na-agbaghara Onwe Gị?

O nwere ike isiri anyị ike ịgbaghara onwe anyị mmehie Jehova gbaghaarala anyị. Olee ihe ndị ga-enyere anyị aka?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọ Bụ Onye O Ruuru Ịchị Ga-achị

Olee otú amụma Ezikiel buru gbasara eze ahụ o ruuru ịchị si mezuo n’isi Jizọs? Gịnị ka ihe a na-akụziri anyị gbasara Jehova?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-akpa Àgwà n’Ọnụ Ụzọ Mmadụ

Anyị nọrọ n’ọnụ ụzọ mmadụ, o nwere ike anyị agaghị ama na onye nwe ụlọ na-ele anyị, na-egekwa ihe anyị na-ekwu. Olee otú anyị nwere ike isi na-akpa àgwà dị mma n’ọnụ ụzọ mmadụ?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Amụma E Buru Megide Taya Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike na Okwu Jehova Na-emezu

Amụma Ezikiel buru gbasara mbibi a ga-ebibi obodo Taya mezuru nnọọ otú ahụ o si buo ya.