Ụmụnna gara mgbakọ pụrụ iche na Vienna dị n’Ọstria

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị 2018

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị eji gosi otú ihe Baịbụl kwuru ga-esi mee ka ezinụlọ na-enwe obi ụtọ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma

Onye na-emesapụ aka na-eji obi ụtọ jiri ihe niile o nwere meere ndị ọzọ ihe ma na-agbakwa ha ume.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs?

Gịnị ka anyị ga-elegide anya na ya ma ọ bụrụ na echiche oge ihe dị mma abata anyị n’obi?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi

Ndị na-eso ụzọ Jizọs mata na ha kwesịrị ime ihe ọ bụla ha nwere ike ime iji gosi ụdị mmadụ ọ bụla na ha hụrụ ha n’anya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Mere Ịnọpụ Iche Ji Dị Ezigbo Mkpa? (Maị. 4:⁠2)

Anyị kwesịrị ime ka Chineke anyị na-anaghị ele mmadụ anya n’ihu, na-eme ihe ọma n’ebe mmadụ niile nọ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Unu Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ọtụtụ Nza”

Olee otú anyị nwere ike isi na-emetara ndị a na-akpagbu ebere ka Jehova?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Atụ Nwa Mmefu

Gịnị ka anyị na-amụta gbasara inwe amamihe, ịdị umeala n’obi, na inwe ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ n’ihe atụ nwa mmefu?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nwa Mmefu Alọta

Olee ihe dị mkpa ị mụtara na vidio a?