Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Jenụwarị 28–Febụwarị 3

ỌRỤ NDỊOZI 27-28

Jenụwarị 28–Febụwarị 3
  • Abụ nke 129 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Pọl Ji Ụgbọ Mmiri Gawa Rom”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 27:23, 24—Otu mmụọ ozi gwara Pọl na ebili mmiri agaghị egbu ndị ya na ha so na-eme njem n’ụgbọ mmiri (bt 208 ¶15)

    • Ọrụ 28:1, 2—Ụgbo Pọl hà kpọkasịrị na Mọlta (bt 210 ¶18; 210 ¶21)

    • Ọrụ 28:16, 17—Pọl ruru Rom n’udo (bt 213 ¶10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 27:9—Gịnị bụ “ibu ọnụ nke ụbọchị mkpuchi mmehie”? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Ọrụ 28:11—Olee ihe mere e ji kpọọ ihe ahụ a tụrụ atụ́ dị n’ihu ụgbọ mmiri ahụ aha? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 27:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 103

  • Pọl Kelere Chineke Ma Nwee Obi Ike”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye obere vidio si na vidio aha ya bụ “Ígwè Ka A Na-eji Amụcha Ígwè.” Gbaa mmadụ niile ume ka ha lechaa vidio a n’onwe ha.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 52

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 93 na Ekpere