Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Jenụwarị 21-​27

ỌRỤ NDỊOZI 25-26

Jenụwarị 21-​27
  • Abụ nke 73 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Pọl Kpọkuru Siza, Mechaakwa Gbaara Eze Herod Agrịpa Àmà”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 25:11—Pọl ji ikike o nwere dị ka nwa amaala Rom kpọkuo Siza ka o leba anya n’okwu ya (bt 198 ¶6)

    • Ọrụ 26:1-3—Pọl ji nkà gbaara eziokwu ahụ àmà n’ihu Eze Herọd Agrịpa (bt 198-201 ¶10-16)

    • Ọrụ 26:28—Ihe ndị Pọl kwuru ruru eze ahụ n’obi (bt 202 ¶18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 26:14—Gịnị bụ ndụdụ e ji achị anụ? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Ọrụ 26:27—Olee ihe mere o ji siere Eze Agrịpa ike ikwu okwu mgbe Pọl jụrụ ya ma ò kweere ná ndị amụma? (w03 11/15 16-17 ¶14)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 25:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ