Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Febụwarị 18-​24

NDỊ ROM 7–8

Febụwarị 18-​24
  • Abụ nke 27 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?(Nkeji 10)

    • Rom 8:19​—A ga-ekpughe “ụmụ Chineke” n’oge na-adịghị anya (w12 7/15 11 ¶17)

    • Rom 8:20​—“E doro ihe e kere eke ịbụ ihe efu, . . . ka o nwee olileanya” (w12 3/15 23 ¶11)

    • Rom 8:21​—A ga-emekwa ka ihe e kere eke “nwere onwe ya pụọ n’ịbụ ohu nke ire ure” (w12 3/15 23 ¶12)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Rom 8:6​—Olee ihe dị iche ‘n’ịtụkwasị uche n’anụ ahụ́’ na “ịtụkwasị uche na mmụọ nsọ”? (w17.06 3)

    • Rom 8:​26, 27​—Olee otú Jehova si aza ‘ude anyị na-asụ n’ekwughị okwu’? (w09 11/15 7 ¶20)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 7:​13-25 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ