Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Eprel 30–Mee 6

MAK 5-6

Eprel 30–Mee 6
  • Abụ nke 151 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jizọs Nwere Ikike Ịkpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ”: (Nkeji 10)

    • Mak 5:38​—⁠Anyị na-eru uju ma mmadụ nwụnahụ anyị

    • Mak 5:​39-41​—⁠Jizọs nwere ikike ịkpọlite ndị nọ ‘n’ụra’ ọnwụ (nwtsty ihe a kọwara na Mak 5:39)

    • Mak 5:42​—⁠N’ọdịnihu, mbilite n’ọnwụ ga-eme ka e nwee “oké obi ụtọ” (jy 118 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 5:​19, 20​—⁠N’amaokwu a, olee ihe ọ ga-abụ ya mere Jizọs ji kwuo ihe dị iche n’ihe ọ na-agwabu ndị ọ gwọrọ ọrịa? (nwtsty ihe a kọwara na Mak 5:19)

    • Mak 6:11​—⁠Gịnị ka okwu ahụ bụ́ “tichapụnụ ájá dị n’okpuru ụkwụ unu” pụtara? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 6:​1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke 1 mee ya. Gwa onye nwe ụlọ gbasara jw.org/⁠ig.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị ga-eji zaa onye nwe ụlọ ajụjụ a hapụụrụ ya ná Nletaghachi nke Abụọ. Chọtakwa ajụjụ ọzọ ị ga-ahapụrụ ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 36 ¶23-24​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 144

  • Jiri Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe Na-akụzi Ihe Nke Ọma”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ị Ga-enweta Nkasi Obi ná Nzukọ Jehova: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ajụjụ ndị na-esonụ: Olee ọnwụnwa ndị bịaara ezinụlọ Pera? Olee ihe nyeere ha aka ịtachi obi? Olee ihe mere anyị kwesịrị iji nọgide na-eme ihe ndị anyị na-emebu n’ofufe Jehova mgbe ọnwụnwa bịaara anyị?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 19 ¶1-9

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 72 na Ekpere