Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 9-11

Onye Mmegide Obi Tara Mmiri, Aghọọ Onye Ji Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma

Onye Mmegide Obi Tara Mmiri, Aghọọ Onye Ji Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma

9:15, 16, 20-22

Sọl mere ihe ọ mụtara ozugbo. Gịnị mere o ji mee ya ebe ọtụtụ ndị hụrụ ọrụ ebube ndị Jizọs rụrụ emeghị otú ahụ? Ọ bụ n’ihi na ọ na-atụ egwu Chineke karịa mmadụ, obi dịkwa ya ụtọ maka ebere Kraịst meere ya. Ọ bụrụ na ị na-amụ Baịbụl ma e mebeghị gị baptizim, ị̀ ga-eṅomi Sọl ma mee ihe ị na-amụta ozugbo?