Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Disemba 25-​31

MALAKAỊ 1-4

Disemba 25-​31
  • Abụ nke 36 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Alụmdi na Nwunye Gị Ọ̀ Na-eme Jehova Obi Ụtọ?”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mal. 1:10—Gịnị mere ofufe anyị na-efe Chineke ji kwesi ịbụ maka ịhụnanya anyị nwere n’ebe Chineke na ndị agbata obi anyị nọ, kama ịbụ maka uru anyị ga-erite? (w07 12/15 26 ¶8)

    • Mal. 3:1—Olee otú ihe e kwuru n’amaokwu a si mezuo n’oge ndị ozi Jizọs nakwa n’oge anyị a? (w13 7/15 10-11 ¶5-6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mal. 1:1-10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 15:26—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 26:19; 2 Kọr. 1:3, 4—Na-akụzi Eziokwu. (Gụọ mwb16.08 8 ¶2.)

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w07 12/15 28 ¶1—Isiokwu: Olee Otú Anyị Ga-esi Webata Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri Anyị Niile n’Ụlọ Nkwakọba Ihe Taa?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 87

  • Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?”: (Nkeji 15) Ajụjụ na azịza.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 1

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 114 na Ekpere